../

Yoba Chukwu - Lyrics & Translation

Igbo English
Ka-anyi yobanu Chukwu

anyi a na-ekpe ekpere

ka-anyi di ndu,

anyi aka nka,

anyi acha isi awo

ka-anyi we rie ife anyi luta n’uwa nu
Let us plead with the Almighty

and also continue in prayers

that we may live,

and grow old,

and develop grey hair

that we may enjoy the fruits of our worldly labor
   
Okongwu chalum n’uzo, chalum n’uzo kam ga.

Ife I na-alu ka mu na-alu nu

Ngi bu boyoyo!

Yoba Chukwu kpebe ekpere nu

Ka I di ndu, ka nka, cha isi awo, ka I bulu Okongwu.

Na Okongwu aburo cha-cha fecha-fecha.

Na ngi bu boyoyo mecha na I ga-bukwa Okongwu

I ga-enye kwa ndi ozo efe nu

Ma luo olu gi ofuma nu

Ka o dabaalu gi nu

Ka I we ka nka, rie ife I lutaa

Na emesia na I ga-abu Okongwu.

Nkwa!

Okongwu, give me space, give me space let me pass,

We are of the same occupation

But you there boyoyo!

Plead with the Almighty, and pray

That you may live, grow old, develop grey hair

and become an Okongwu

To be an Okongwu is by no means trivial

You boyoyo will later become an Okongwu

In turn you will give way to others

Do your work exceptionally

So that it will work out for you

That you will grow old and enjoy the fruits of your work

And finally you will become an Okongwu

Dance!

   
Chorus (x3):

Yoba Chukwu, kpebe ekpere

Ka anyi di ndu, ka anyi ka nka, cha isi awo, rie ife anyi n’uwa
Plead with the Almighty, pray

That we may live, and grow old, develop grey hair and enjoy the fruits of our worldly labor.
   
Biko yoba nu Chukwu n’elu uwa gi

Biko kpebe nu ekpere nu

Ka I di ndu n’elu uwaghi

Ka I wee kazie nu nka nu!

I chazie isi awo n’uwaaaa

I wee rie ife I luta n’uwa nuu o

Asim Okongwu puba nu

Ife I na alu ka Okongwu na-alu nu

Ngi bu boyoyo!

Biko jisie ike kpebenu ekpere nu

Ka I luo ife Okongwu lu

I ga-amuta ife na imeye

Emesia na I ga-abu Okongwu oo

Na oburo ngi bu Chukwu

Onye putaru uwa na ayo Chukwu

Ka ya di ndu, cha isi awo, ka o ka nka

Ka ofu ife o luta nu, ka ona eri ya

Boyoyo!

I ga-ato na boyoyo we nwuo?

Emesia na I ga-abia kwa

I zabakwa Okongwu

Onye agbachinalu onye chi ya agbachilo

Maka ife I na-alu ka mu na-alu

Anochirim gi uzo?

Yoba Chi, kpebe ekpere

Tinye uchu n’olu gi nu, ka I puta

Nkwa!

Please plead with the Almighty in your life

Please continue in prayers

That you may live your life

That you may grow old

And develop grey hair in your life

That you may enjoy the fruits of your labor on earth

I said Okongwu give way

We are of the same occupation

But you there boyoyo!

Please keep on in prayers

That you may do the exploits of an Okongwu

You will learn from it

You will become an Okongwu

Because you are not the Almighty

Everyone born into the world asks the Almighty

That they may live, develop grey hair, grow old

And see the fruit of their labor, and enjoy it

Boyoyo!

Will you remain a boyoyo till death?

Will you come later

and answer the name of Okongwu?

Let no man block who his chi has not blocked

Because we have the same occupation

Am I in your way?

Plead with the Almighty, pray

Apply diligence to your work, and emerge

Dance!
   
Chorus (outro):

Yoba Chukwu, kpebe ekpere

Ka anyi di ndu ka anyi ka nka, cha isi awo rie ife anyi n’uwa
Plead with the Almighty, pray

That we may live, and grow old, develop grey hair and enjoy the fruits of our worldly labor.